Mkpughe 19:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ikpe ya ziri ezi, e kwesịkwara ịtụkwasị ikpe ya obi.+ N’ihi na ọ taala nwaanyị akwụna ahụ ahụhụ. Nwaanyị a ji iko ọ na-akwa* merụọ ụwa, Chineke abọọkwala ọbọ ọbara ndị ohu ya n’isi ya.”+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:2 Mmezu Mkpughe, p. 272
2 Ikpe ya ziri ezi, e kwesịkwara ịtụkwasị ikpe ya obi.+ N’ihi na ọ taala nwaanyị akwụna ahụ ahụhụ. Nwaanyị a ji iko ọ na-akwa* merụọ ụwa, Chineke abọọkwala ọbọ ọbara ndị ohu ya n’isi ya.”+