Diuterọnọmi 32:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ bụ Oké Nkume. Ihe ọ na-eme zuru okè,+N’ihi na ọ na-ekpe ikpe ziri ezi n’ihe niile ọ na-eme.+ Ọ bụ Chineke e kwesịrị ịtụkwasị obi,+ onye na-anaghị ekpe ikpe na-ezighị ezi.+ Ọ bụ onye ezi omume na onye na-eme ihe ziri ezi.+ Abụ Ọma 19:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ịtụ egwu Jehova dị mma.+ Ọ na-adịru mgbe ebighị ebi. Ihe Jehova kpebiri bụ eziokwu. Ha niile ziri ezi.+ Mkpughe 15:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ha nọkwa na-abụ abụ Mosis,+ ohu Chineke, na-abụkwa abụ Nwa Atụrụ ahụ,+ sị: “Jehova* Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ ọrụ gị dị ukwuu, dịkwa ebube.+ Eze mgbe ebighị ebi,+ ụzọ gị ziri ezi, ị na-ekwukwa eziokwu.+
4 Ọ bụ Oké Nkume. Ihe ọ na-eme zuru okè,+N’ihi na ọ na-ekpe ikpe ziri ezi n’ihe niile ọ na-eme.+ Ọ bụ Chineke e kwesịrị ịtụkwasị obi,+ onye na-anaghị ekpe ikpe na-ezighị ezi.+ Ọ bụ onye ezi omume na onye na-eme ihe ziri ezi.+
9 Ịtụ egwu Jehova dị mma.+ Ọ na-adịru mgbe ebighị ebi. Ihe Jehova kpebiri bụ eziokwu. Ha niile ziri ezi.+
3 Ha nọkwa na-abụ abụ Mosis,+ ohu Chineke, na-abụkwa abụ Nwa Atụrụ ahụ,+ sị: “Jehova* Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ ọrụ gị dị ukwuu, dịkwa ebube.+ Eze mgbe ebighị ebi,+ ụzọ gị ziri ezi, ị na-ekwukwa eziokwu.+