Ọpụpụ 15:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova, ònye n’ime chi niile dị ka gị?+ Ònye dị ka gị, gị onye na-egosi na ị dị ezigbo nsọ?+ Onye a ga-eji abụ otuto sọpụrụ, Onye na-eme ihe ndị dị ịtụnanya.+ Abụ Ọma 111:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọrụ niile Jehova na-arụ dị ukwuu.+ ד [Dalet]Ndị niile ọrụ ya na-amasị na-amụ banyere ha.+ Abụ Ọma 139:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 M na-eto gị n’ihi na otú i si kee m dị ebube,+ ọ na-emekwa ka m na-atụ egwu gị. Ọrụ gị niile dị ịtụnanya.+ O doro m nnọọ anya.
11 Jehova, ònye n’ime chi niile dị ka gị?+ Ònye dị ka gị, gị onye na-egosi na ị dị ezigbo nsọ?+ Onye a ga-eji abụ otuto sọpụrụ, Onye na-eme ihe ndị dị ịtụnanya.+
14 M na-eto gị n’ihi na otú i si kee m dị ebube,+ ọ na-emekwa ka m na-atụ egwu gị. Ọrụ gị niile dị ịtụnanya.+ O doro m nnọọ anya.