Abụ Ọma 19:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Eluigwe na-akọsa ebube Chineke.+ Mbara igwe na-akọsa ọrụ aka ya.+ Abụ Ọma 104:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Jehova, ọrụ ị rụrụ dị nnọọ ọtụtụ.+ I ji amamihe rụọ ha niile.+ Ihe ndị i kere eke juru n’ụwa. Abụ Ọma 111:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọrụ niile Jehova na-arụ dị ukwuu.+ ד [Dalet]Ndị niile ọrụ ya na-amasị na-amụ banyere ha.+ Mkpughe 15:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ha nọkwa na-abụ abụ Mosis,+ ohu Chineke, na-abụkwa abụ Nwa Atụrụ ahụ,+ sị: “Jehova* Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ ọrụ gị dị ukwuu, dịkwa ebube.+ Eze mgbe ebighị ebi,+ ụzọ gị ziri ezi, ị na-ekwukwa eziokwu.+
3 Ha nọkwa na-abụ abụ Mosis,+ ohu Chineke, na-abụkwa abụ Nwa Atụrụ ahụ,+ sị: “Jehova* Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ ọrụ gị dị ukwuu, dịkwa ebube.+ Eze mgbe ebighị ebi,+ ụzọ gị ziri ezi, ị na-ekwukwa eziokwu.+