Mkpughe 19:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 n’ihi na ikpe ya bụ eziokwu, bụrụkwa ihe ziri ezi.+ N’ihi na o mezuwo ihe e kpere n’ikpe n’isi oké nwaanyị akwụna ahụ, bụ́ onye ji ịkwa iko ya merụọ ụwa, ọ bọwokwa ọbọ ọbara ndị ohu ya n’ahụ́ nwaanyị ahụ.”+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:2 Mmezu Mkpughe, p. 272
2 n’ihi na ikpe ya bụ eziokwu, bụrụkwa ihe ziri ezi.+ N’ihi na o mezuwo ihe e kpere n’ikpe n’isi oké nwaanyị akwụna ahụ, bụ́ onye ji ịkwa iko ya merụọ ụwa, ọ bọwokwa ọbọ ọbara ndị ohu ya n’ahụ́ nwaanyị ahụ.”+