Diuterọnọmi 32:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Soronụ ndị ya ṅụrịa ọṅụ, unu mba niile,+N’ihi na ọ ga-abọ ọbọ ọbara ndị ohu ya,+Ọ ga-abọ ọbọ n’ahụ́ ndị iro ya,+Kpuchiekwara ala nke ndị ya mmehie.” 2 Ndị Eze 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Gbuo ezinụlọ Ehab onyenwe gị, n’ahụ́ Jezibel+ ka m ga-abọ ọbọ+ ọbara ndị ohu m bụ́ ndị amụma nakwa ọbara ndị ohu Jehova niile. Abụ Ọma 79:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Gịnị mere mba dị iche iche ga-eji sị: “Olee ebe Chineke ha nọ?”+Ka anyị hụ mgbe a ga-eme ka a mara n’etiti mba niile+Ọbọ ị ga-abọ maka ọbara ndị ohu gị a wụfuru.+ Mkpughe 18:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Ṅụrịa ọṅụ, gị eluigwe,+ na unu ndị nsọ+ na unu ndịozi+ na unu ndị amụma n’ihi ihe mere ya, n’ihi na Chineke amawo ya ikpe ma nye ya ntaramahụhụ n’ihi unu!”+ Mkpughe 18:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ee, a hụrụ ọbara+ ndị amụma+ na nke ndị nsọ+ na nke ndị niile e gburu n’ụwa+ n’ime ya.”
43 Soronụ ndị ya ṅụrịa ọṅụ, unu mba niile,+N’ihi na ọ ga-abọ ọbọ ọbara ndị ohu ya,+Ọ ga-abọ ọbọ n’ahụ́ ndị iro ya,+Kpuchiekwara ala nke ndị ya mmehie.”
7 Gbuo ezinụlọ Ehab onyenwe gị, n’ahụ́ Jezibel+ ka m ga-abọ ọbọ+ ọbara ndị ohu m bụ́ ndị amụma nakwa ọbara ndị ohu Jehova niile.
10 Gịnị mere mba dị iche iche ga-eji sị: “Olee ebe Chineke ha nọ?”+Ka anyị hụ mgbe a ga-eme ka a mara n’etiti mba niile+Ọbọ ị ga-abọ maka ọbara ndị ohu gị a wụfuru.+
20 “Ṅụrịa ọṅụ, gị eluigwe,+ na unu ndị nsọ+ na unu ndịozi+ na unu ndị amụma n’ihi ihe mere ya, n’ihi na Chineke amawo ya ikpe ma nye ya ntaramahụhụ n’ihi unu!”+