Abụ Ọma 79:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Gịnị mere mba dị iche iche ga-eji sị: “Olee ebe Chineke ha nọ?”+ Ka anyị hụ mgbe a ga-eme ka mba niile mara Na ị bọọla ọbọ maka ọbara ndị ohu gị e gburu egbu.*+
10 Gịnị mere mba dị iche iche ga-eji sị: “Olee ebe Chineke ha nọ?”+ Ka anyị hụ mgbe a ga-eme ka mba niile mara Na ị bọọla ọbọ maka ọbara ndị ohu gị e gburu egbu.*+