17 Ka ndị nchụàjà, bụ́ ndị na-ejere Jehova ozi, bee ákwá
N’agbata ebe e si abanye n’ụlọ nsọ na ebe ịchụàjà+ ma sị:
‘Jehova, meere ndị gị ebere.
Emela ka ndị i ketara bụrụ ihe e ji eme ihe ọchị.
Ekwela ka ndị mba ọzọ chịwa ha.
Gịnị mere ndị mmadụ ga-eji kwuo, sị: “Ebee ka Chineke ha nọ?”’+