9 Chineke, onye na-azọpụta anyị, biko, nyere anyị aka+
N’ihi aha gị dị ebube.
Napụta anyị ma gbaghara anyị mmehie anyị n’ihi aha gị.+
10 Gịnị mere mba dị iche iche ga-eji sị: “Olee ebe Chineke ha nọ?”+
Ka anyị hụ mgbe a ga-eme ka mba niile mara
Na ị bọọla ọbọ maka ọbara ndị ohu gị e gburu egbu.+