Jenesis 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye ọ bụla nke na-awụfu ọbara mmadụ, mmadụ ga-awụfu ọbara ya,+ n’ihi na Chineke kere mmadụ n’oyiyi ya. Jeremaya 51:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 “Ọ bụghị naanị na ọ bụ Babịlọn mere ka e gbuo ndị Izrel,+ kamakwa, ọ bụ na Babịlọn ka e gburu ndị niile nke ụwa.+
6 Onye ọ bụla nke na-awụfu ọbara mmadụ, mmadụ ga-awụfu ọbara ya,+ n’ihi na Chineke kere mmadụ n’oyiyi ya.
49 “Ọ bụghị naanị na ọ bụ Babịlọn mere ka e gbuo ndị Izrel,+ kamakwa, ọ bụ na Babịlọn ka e gburu ndị niile nke ụwa.+