Jeremaya 50:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Izrel bụ atụrụ a chụsasịrị achụsasị.+ Ọ bụ ọdụm chụsasịrị ha.+ Eze Asiria ripịara ha na nke mbụ.+ Nebukadreza eze Babịlọn tara ọkpụkpụ ha na nke ikpeazụ a.+ Jeremaya 51:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 M ga-akwụ Babịlọn na ndị niile bi na Kaldia ụgwọ ihe ọjọọ niile ha mere na Zayọn, n’ihu unu,”+ ka Jehova kwuru.
17 “Izrel bụ atụrụ a chụsasịrị achụsasị.+ Ọ bụ ọdụm chụsasịrị ha.+ Eze Asiria ripịara ha na nke mbụ.+ Nebukadreza eze Babịlọn tara ọkpụkpụ ha na nke ikpeazụ a.+
24 M ga-akwụ Babịlọn na ndị niile bi na Kaldia ụgwọ ihe ọjọọ niile ha mere na Zayọn, n’ihu unu,”+ ka Jehova kwuru.