Job 34:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ọ bụ dị ka mmadụ si eme ka ọ ga-akwụ ya ụgwọ,+Ọ bụkwa dị ka ụzọ mmadụ si dị ka ọ ga-eme ka ọ bịakwasị ya. Abụ Ọma 137:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ada bụ́ Babịlọn, onye a ga-ebukọrọ ihe ya,+Obi ụtọ ga-adịrị onye ga-akwụ gị ụgwọ+Mmeso i mesoro anyị.+ Ndị Galeshia 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Unu ekwela ka e duhie unu:+ Chineke abụghị onye a ga-akwa emo.+ N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha, ọ bụ ya ka ọ ga-aghọrọkwa;+
11 N’ihi na ọ bụ dị ka mmadụ si eme ka ọ ga-akwụ ya ụgwọ,+Ọ bụkwa dị ka ụzọ mmadụ si dị ka ọ ga-eme ka ọ bịakwasị ya.
8 Ada bụ́ Babịlọn, onye a ga-ebukọrọ ihe ya,+Obi ụtọ ga-adịrị onye ga-akwụ gị ụgwọ+Mmeso i mesoro anyị.+
7 Unu ekwela ka e duhie unu:+ Chineke abụghị onye a ga-akwa emo.+ N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha, ọ bụ ya ka ọ ga-aghọrọkwa;+