Luk 16:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma Ebreham sịrị, ‘Nwa m, cheta na ị natazuru ihe ọma gị n’oge ị nọ ndụ, ma Lazarọs natara ihe ọjọọ. Otú ọ dị, ugbu a, a na-akasi ya obi n’ebe a ma ị nọ ná nhụjuanya.+ Ndị Rom 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-akwụkwa onye ọ bụla ụgwọ dị ka ọrụ ya si dị:+
25 Ma Ebreham sịrị, ‘Nwa m, cheta na ị natazuru ihe ọma gị n’oge ị nọ ndụ, ma Lazarọs natara ihe ọjọọ. Otú ọ dị, ugbu a, a na-akasi ya obi n’ebe a ma ị nọ ná nhụjuanya.+