Jeremaya 23:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “Ahụhụ ga-adịrị ndị ọzụzụ atụrụ ndị na-egbu atụrụ ndị nọ n’ebe ịta nri m, na-achụsasịkwa ha!”+ ka Jehova kwuru. Jeremaya 50:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ndị m aghọwo ìgwè atụrụ na-ala n’iyi.+ Ndị na-azụ ha emewo ka ha na-awagharị.+ Ha eduruwo ha gaa n’elu ugwu.+ Ha esiwo n’otu ugwu gaa n’ugwu ọzọ. Ha echefuwo ebe izu ike ha.+ Ezikiel 34:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha ji nke nta nke nta gbasasịa n’ihi na e nweghị onye na-azụ ha.+ Ha wee ghọọrọ anụ ọhịa niile nri, ha na-agbasasịkwa.+ Matiu 9:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Mgbe ọ hụrụ ìgwè mmadụ ahụ, o nwere ọmịiko+ n’ebe ha nọ, n’ihi na a gbara ha akpụkpọ,* na-achụsakwa ha, dị ka atụrụ na-enweghị onye na-azụ ha.+
23 “Ahụhụ ga-adịrị ndị ọzụzụ atụrụ ndị na-egbu atụrụ ndị nọ n’ebe ịta nri m, na-achụsasịkwa ha!”+ ka Jehova kwuru.
6 Ndị m aghọwo ìgwè atụrụ na-ala n’iyi.+ Ndị na-azụ ha emewo ka ha na-awagharị.+ Ha eduruwo ha gaa n’elu ugwu.+ Ha esiwo n’otu ugwu gaa n’ugwu ọzọ. Ha echefuwo ebe izu ike ha.+
5 Ha ji nke nta nke nta gbasasịa n’ihi na e nweghị onye na-azụ ha.+ Ha wee ghọọrọ anụ ọhịa niile nri, ha na-agbasasịkwa.+
36 Mgbe ọ hụrụ ìgwè mmadụ ahụ, o nwere ọmịiko+ n’ebe ha nọ, n’ihi na a gbara ha akpụkpọ,* na-achụsakwa ha, dị ka atụrụ na-enweghị onye na-azụ ha.+