Ezikiel 34:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Atụrụ m wee na-akpafu n’ugwu ukwu niile nakwa n’ugwu ọ bụla dị elu;+ atụrụ m+ gbasasịkwara n’elu ala dum, n’enweghị onye ọ bụla na-ajụ ajụjụ ha, n’enweghịkwa onye ọ bụla na-achọ ha.
6 Atụrụ m wee na-akpafu n’ugwu ukwu niile nakwa n’ugwu ọ bụla dị elu;+ atụrụ m+ gbasasịkwara n’elu ala dum, n’enweghị onye ọ bụla na-ajụ ajụjụ ha, n’enweghịkwa onye ọ bụla na-achọ ha.