Ezikiel 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ndị ha gbapụrụ agbapụ ga-alanahụ+ wee dịrị ka nduru nke ndagwurugwu n’elu ugwu.+ Ha niile na-akwakwa ákwá, onye nke ọ bụla n’ihi njehie nke ya.
16 Ndị ha gbapụrụ agbapụ ga-alanahụ+ wee dịrị ka nduru nke ndagwurugwu n’elu ugwu.+ Ha niile na-akwakwa ákwá, onye nke ọ bụla n’ihi njehie nke ya.