15 Jehova bụ́ Chineke Izrel, ị bụ onye ezi omume,+ n’ihi na i mewo ka anyị fọdụ ndụ dị ka ndị lanahụrụ alanahụ dị ka ọ dị taa. Lee, anyị nọ n’ihu gị dị ka ndị ikpe mara,+ ọ bụ ezie na ọ gaghị ekwe omume iguzo n’ihu gị n’ihi nke a.”+
9 E wezụga na Jehova nke ụsụụ ndị agha mere ka mmadụ ole na ole ndị lanahụrụ alanahụ fọdụrụ anyị,+ anyị gaara adị nnọọ ka Sọdọm, anyị gaara eyi Gọmọra.+