17 bụ́ onye ga na-apụ, na-abata n’ihu ha, onye ga na-edu ha na-apụ, na-edu ha na-abata,+ ka nzukọ Jehova ghara ịdị ka atụrụ na-enweghị onye na-azụ ha.”+
17 O wee sị: “N’ezie, m na-ahụ ka a chụsasịrị+ ndị Izrel niile n’ugwu, dị ka atụrụ na-enweghị onye na-azụ ha.+ Jehova wee sị: ‘Ọ dịghị ndị nwe ndị a. Ka onye ọ bụla n’ime ha laghachi n’ụlọ ya n’udo.’”+
34 Mgbe ha pụtara, ọ hụrụ oké ìgwè mmadụ, ma o nwere ọmịiko+ n’ebe ha nọ, n’ihi na ha dị ka atụrụ na-enweghị onye na-azụ ha.+ O wee malite izi ha ọtụtụ ihe.+