Abụ Ọma 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Okwu Jehova bụ okwu dị ọcha,+Dị ka ọlaọcha a nụchara anụcha, nke a nụchara ugboro asaa n’ite ọkụ e ji agbaze ihe nke e gwunyere n’ala. Abụ Ọma 119:151 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 151 Jehova, ị nọ nso,+ Ihe niile i nyere n’iwu bụkwa eziokwu.+ Abụ Ọma 119:160 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 160 Okwu gị dum bụ eziokwu,+Mkpebi ikpe gị niile ziri ezi na-adịru mgbe ebighị ebi.+ Jems 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi uche ya,+ o ji okwu nke eziokwu mụọ anyị,+ ka anyị wee bụrụ ụdị mkpụrụ mbụ+ nke ihe ndị o kere eke.
6 Okwu Jehova bụ okwu dị ọcha,+Dị ka ọlaọcha a nụchara anụcha, nke a nụchara ugboro asaa n’ite ọkụ e ji agbaze ihe nke e gwunyere n’ala.
18 N’ihi uche ya,+ o ji okwu nke eziokwu mụọ anyị,+ ka anyị wee bụrụ ụdị mkpụrụ mbụ+ nke ihe ndị o kere eke.