Levitikọs 26:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ndị a bụ ụkpụrụ na mkpebi ikpe+ na iwu ndị Jehova guzobere n’agbata ya na ụmụ Izrel n’Ugwu Saịnaị site n’aka Mozis.+ Diuterọnọmi 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Ugbu a, Izrel, gee ntị n’ụkpụrụ na mkpebi ikpe ndị m na-akụziri unu ka unu debe, ka unu wee dị ndụ,+ ka unu wee banyekwa ma weghara ala ahụ Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà na-enye unu.
46 Ndị a bụ ụkpụrụ na mkpebi ikpe+ na iwu ndị Jehova guzobere n’agbata ya na ụmụ Izrel n’Ugwu Saịnaị site n’aka Mozis.+
4 “Ugbu a, Izrel, gee ntị n’ụkpụrụ na mkpebi ikpe ndị m na-akụziri unu ka unu debe, ka unu wee dị ndụ,+ ka unu wee banyekwa ma weghara ala ahụ Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà na-enye unu.