Diuterọnọmi 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Unu ga-agafekwa Jọdan+ ma biri n’ala ahụ nke Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu ka ọ bụrụ nke unu,+ ọ ga-emekwa ka unu zuoro ndị iro niile gbara unu gburugburu ike, unu ga-ebikwa n’obi iru ala.+ Abụ Ọma 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M ga-edina ala hie ụra n’udo,+N’ihi na ọ bụ naanị gị, Jehova, na-eme ka m nọrọ n’obi iru ala.+ Ilu 1:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ma onye na-ege m ntị ga-ebi n’obi iru ala,+ ụjọ ọdachi agaghịkwa enye ya nsogbu.”+
10 Unu ga-agafekwa Jọdan+ ma biri n’ala ahụ nke Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu ka ọ bụrụ nke unu,+ ọ ga-emekwa ka unu zuoro ndị iro niile gbara unu gburugburu ike, unu ga-ebikwa n’obi iru ala.+