Abụ Ọma 25:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mkpụrụ obi ya ga-ebi n’ịdị mma,+Ụmụ ya ga-enweta ụwa.+ Aịzaya 48:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 A sị nnọọ na ị ga-aṅa ntị n’ihe m nyere n’iwu!+ Mgbe ahụ, udo gị ga-adị nnọọ ka osimiri,+ ezi omume gị ga-adịkwa ka ebili mmiri nke oké osimiri.+ Mkpughe 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na i debere okwu banyere ntachi obi m,+ m ga-echebekwa gị+ n’oge awa nke ule, bụ́ nke ga-abịakwasị elu ụwa dum mmadụ bi, iji lee ndị bi n’elu ụwa ule.+
18 A sị nnọọ na ị ga-aṅa ntị n’ihe m nyere n’iwu!+ Mgbe ahụ, udo gị ga-adị nnọọ ka osimiri,+ ezi omume gị ga-adịkwa ka ebili mmiri nke oké osimiri.+
10 N’ihi na i debere okwu banyere ntachi obi m,+ m ga-echebekwa gị+ n’oge awa nke ule, bụ́ nke ga-abịakwasị elu ụwa dum mmadụ bi, iji lee ndị bi n’elu ụwa ule.+