2 Ndị Tesalonaịka 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma Onyenwe anyị kwesịrị ntụkwasị obi. Ọ ga-emekwa ka unu guzosie ike, na-echekwa unu nche n’ihi ajọ onye ahụ.+ 2 Pita 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi ihe ndị a, Jehova maara otú o si anapụta ndị na-asọpụrụ Chineke n’ọnwụnwa,+ ma ọ ga-edebe ndị ajọ omume maka ụbọchị ikpe ka e wee bipụ ha,+
3 Ma Onyenwe anyị kwesịrị ntụkwasị obi. Ọ ga-emekwa ka unu guzosie ike, na-echekwa unu nche n’ihi ajọ onye ahụ.+
9 N’ihi ihe ndị a, Jehova maara otú o si anapụta ndị na-asọpụrụ Chineke n’ọnwụnwa,+ ma ọ ga-edebe ndị ajọ omume maka ụbọchị ikpe ka e wee bipụ ha,+