Diuterọnọmi 5:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 A sị nnọọ na ha ga-azụlite obi ha nke a ịtụ egwu m+ nakwa idebe ihe niile m nyere n’iwu+ mgbe niile, ka ihe wee gaziere ha na ụmụ ha ruo mgbe ebighị ebi!+ Abụ Ọma 81:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 A sị nnọọ na ndị m gere m ntị,+A sị nnọọ na Izrel jere ije n’ụzọ m!+
29 A sị nnọọ na ha ga-azụlite obi ha nke a ịtụ egwu m+ nakwa idebe ihe niile m nyere n’iwu+ mgbe niile, ka ihe wee gaziere ha na ụmụ ha ruo mgbe ebighị ebi!+