Diuterọnọmi 32:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 A sị nnọọ na ha maara ihe,+ ha gaara echebara ihe a echiche!+Ha gaara eche echiche banyere ihe ga-emesị bụrụ ọgwụgwụ ha.+ Aịzaya 48:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 A sị nnọọ na ị ga-aṅa ntị n’ihe m nyere n’iwu!+ Mgbe ahụ, udo gị ga-adị nnọọ ka osimiri,+ ezi omume gị ga-adịkwa ka ebili mmiri nke oké osimiri.+
29 A sị nnọọ na ha maara ihe,+ ha gaara echebara ihe a echiche!+Ha gaara eche echiche banyere ihe ga-emesị bụrụ ọgwụgwụ ha.+
18 A sị nnọọ na ị ga-aṅa ntị n’ihe m nyere n’iwu!+ Mgbe ahụ, udo gị ga-adị nnọọ ka osimiri,+ ezi omume gị ga-adịkwa ka ebili mmiri nke oké osimiri.+