Abụ Ọma 107:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Ònye maara ihe? Ọ ga-ahụ ihe ndị a,+Chebakwara obiọma Jehova echiche.+ Hosia 14:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ònye maara ihe, ka o wee ghọta ihe ndị a?+ Ònye nwere uche, ka o wee mara ha?+ N’ihi na ụzọ Jehova ziri ezi,+ ọ bụ ndị ezi omume ga na-eje ije na ya;+ ma ndị na-emebi iwu ga-asụ ngọngọ na ya.+ 1 Timoti 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Na-echebara ihe ndị a echiche;+ na-etinye obi gị dum na ha, ka ọganihu+ gị wee pụta ìhè n’ebe mmadụ niile nọ.
9 Ònye maara ihe, ka o wee ghọta ihe ndị a?+ Ònye nwere uche, ka o wee mara ha?+ N’ihi na ụzọ Jehova ziri ezi,+ ọ bụ ndị ezi omume ga na-eje ije na ya;+ ma ndị na-emebi iwu ga-asụ ngọngọ na ya.+
15 Na-echebara ihe ndị a echiche;+ na-etinye obi gị dum na ha, ka ọganihu+ gị wee pụta ìhè n’ebe mmadụ niile nọ.