Abụ Ọma 107:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Ònye maara ihe? Ọ ga-ahụ ihe ndị a,+Chebakwara obiọma Jehova echiche.+ Ilu 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye maara ihe ga-ege ntị ma nwetakwuo ntụziaka,+ ọ bụkwa onye nwere nghọta na-enweta ezi ntụziaka,+ Jeremaya 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ònye maara ihe, ka o wee ghọta ihe a, ònyekwa ka Jehova ji ọnụ ya gwa okwu, ka onye ahụ wee kọọ ya?+ N’ihi gịnị ka ala a ga-eji laa n’iyi, e wee gbaa ya ọkụ dị ka ala ịkpa, n’enweghị onye na-esi na ya agafe?”+
5 Onye maara ihe ga-ege ntị ma nwetakwuo ntụziaka,+ ọ bụkwa onye nwere nghọta na-enweta ezi ntụziaka,+
12 “Ònye maara ihe, ka o wee ghọta ihe a, ònyekwa ka Jehova ji ọnụ ya gwa okwu, ka onye ahụ wee kọọ ya?+ N’ihi gịnị ka ala a ga-eji laa n’iyi, e wee gbaa ya ọkụ dị ka ala ịkpa, n’enweghị onye na-esi na ya agafe?”+