Abụ Ọma 119:165 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 165 Ndị hụrụ iwu gị n’anya nwere udo dị ukwuu,+Ọ dịghịkwa ihe na-eme ka ha sụọ ngọngọ.+ Aịzaya 32:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ndị m ga-ebikwa n’ebe obibi nke udo dị nakwa n’ụlọ nke ha ga-ebi n’obi iru ala zuru ezu nakwa n’ebe izu ike nke nsogbu na-adịghị.+ Aịzaya 66:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lee, m ga-enye ya udo nke ga-adị ka osimiri,+ nyekwa ya ebube nke mba niile nke ga-adị ka iyi tojubigara ókè,+ unu ga-aṅụkwa ara.+ A ga-eku unu n’akụkụ, a ga-ekukwasị unu n’ikpere, na-adịda unu aka.+
18 Ndị m ga-ebikwa n’ebe obibi nke udo dị nakwa n’ụlọ nke ha ga-ebi n’obi iru ala zuru ezu nakwa n’ebe izu ike nke nsogbu na-adịghị.+
12 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lee, m ga-enye ya udo nke ga-adị ka osimiri,+ nyekwa ya ebube nke mba niile nke ga-adị ka iyi tojubigara ókè,+ unu ga-aṅụkwa ara.+ A ga-eku unu n’akụkụ, a ga-ekukwasị unu n’ikpere, na-adịda unu aka.+