Aịzaya 32:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Udo ga-adị ebe ndị m ga-ebi. Obi ga-erukwa ha ala ebe ahụ. Ebe ha ga na-ezu ike ga-adakwa jii.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 32:18 Amụma Aịsaịa I, p. 341