Aịzaya 57:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 A ga-asịkwa, ‘Wụọnụ ájá n’ụzọ, wụọnụ ájá n’ụzọ! Wepụnụ ihe nọchiri ụzọ.+ Wepụnụ ihe ọ bụla nọchiiri ndị m ụzọ.’”+ Matiu 13:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ma o nweghị mgbọrọgwụ n’ime onwe ya, kama ọ na-anọru nwa oge, mgbe ahụhụ ma ọ bụ mkpagbu bilitere n’ihi okwu ahụ, ya asụọ ngọngọ ozugbo.+ Ndị Rom 14:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ya mere, ka anyị kwụsị ikpe ibe anyị ikpe,+ kama nke ahụ, kpebienụ+ na unu agaghị edebe ihe ịsụ ngọngọ+ ma ọ bụ ihe mkpọbi ụkwụ n’ihu nwanna.+ 1 Pita 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na e dere n’Akwụkwọ Nsọ, sị: “Lee! Ana m edo na Zayọn otu nkume, nke a họọrọ, bụ́ nkume isi nkuku e ji tọọ ntọala, nke dị oké ọnụ ahịa; ọ dịghịkwa onye nwere okwukwe na ya nke a ga-emechu ihu ma ọlị.”+
14 A ga-asịkwa, ‘Wụọnụ ájá n’ụzọ, wụọnụ ájá n’ụzọ! Wepụnụ ihe nọchiri ụzọ.+ Wepụnụ ihe ọ bụla nọchiiri ndị m ụzọ.’”+
21 Ma o nweghị mgbọrọgwụ n’ime onwe ya, kama ọ na-anọru nwa oge, mgbe ahụhụ ma ọ bụ mkpagbu bilitere n’ihi okwu ahụ, ya asụọ ngọngọ ozugbo.+
13 Ya mere, ka anyị kwụsị ikpe ibe anyị ikpe,+ kama nke ahụ, kpebienụ+ na unu agaghị edebe ihe ịsụ ngọngọ+ ma ọ bụ ihe mkpọbi ụkwụ n’ihu nwanna.+
6 N’ihi na e dere n’Akwụkwọ Nsọ, sị: “Lee! Ana m edo na Zayọn otu nkume, nke a họọrọ, bụ́ nkume isi nkuku e ji tọọ ntọala, nke dị oké ọnụ ahịa; ọ dịghịkwa onye nwere okwukwe na ya nke a ga-emechu ihu ma ọlị.”+