Matiu 24:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mgbe ahụ, ọtụtụ ndị ga-asụ ngọngọ,+ rara ibe ha nye, kpọọkwa ibe ha asị.+ Mak 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma ha enweghị mgbọrọgwụ n’ime onwe ha, kama ha na-anọru nwa oge; e mesịa, ozugbo ahụhụ ma ọ bụ mkpagbu malitere n’ihi okwu ahụ, ha na-asụ ngọngọ.+ Luk 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ndị ahụ dara n’elu oké nkume bụ ndị na-eji ọṅụ anabata okwu ahụ mgbe ha nụrụ ya, ma ha enweghị mgbọrọgwụ ọ bụla; ha na-ekwere ruo nwa oge, ma ha na-adapụ n’oge ule.+ 2 Timoti 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ị maara nke a, na ndị niile nọ ná mpaghara Eshia+ agbakụtawo m azụ.+ Faịjelọs na Hemọjinis so n’ime ha.
17 Ma ha enweghị mgbọrọgwụ n’ime onwe ha, kama ha na-anọru nwa oge; e mesịa, ozugbo ahụhụ ma ọ bụ mkpagbu malitere n’ihi okwu ahụ, ha na-asụ ngọngọ.+
13 Ndị ahụ dara n’elu oké nkume bụ ndị na-eji ọṅụ anabata okwu ahụ mgbe ha nụrụ ya, ma ha enweghị mgbọrọgwụ ọ bụla; ha na-ekwere ruo nwa oge, ma ha na-adapụ n’oge ule.+
15 Ị maara nke a, na ndị niile nọ ná mpaghara Eshia+ agbakụtawo m azụ.+ Faịjelọs na Hemọjinis so n’ime ha.