-
Mak 4:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Ma okwu ahụ agbanyeghị mgbọrọgwụ n’obi ha, kama ha na-anọ obere oge. Ozugbo nsogbu ma ọ bụ mkpagbu bịaara ha n’ihi okwu ahụ, ha na-akwụsị ikwere okwu ahụ.
-