Mak 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma ha enweghị mgbọrọgwụ n’ime onwe ha, kama ha na-anọru nwa oge; e mesịa, ozugbo ahụhụ ma ọ bụ mkpagbu malitere n’ihi okwu ahụ, ha na-asụ ngọngọ.+
17 Ma ha enweghị mgbọrọgwụ n’ime onwe ha, kama ha na-anọru nwa oge; e mesịa, ozugbo ahụhụ ma ọ bụ mkpagbu malitere n’ihi okwu ahụ, ha na-asụ ngọngọ.+