Matiu 13:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma nke ahụ a ghara n’ebe nkume dị bụ onye na-anụ okwu ahụ ma na-eji ọṅụ anakwere ya ozugbo.+ Mak 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’otu aka ahụ, ndị a bụ ndị a ghara n’ebe nkume dị: ozugbo ha nụrụ okwu ahụ, ha na-eji ọṅụ nabata ya.+
16 N’otu aka ahụ, ndị a bụ ndị a ghara n’ebe nkume dị: ozugbo ha nụrụ okwu ahụ, ha na-eji ọṅụ nabata ya.+