Matiu 13:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma nke ahụ a ghara n’ebe nkume dị bụ onye na-anụ okwu ahụ ma na-eji ọṅụ anakwere ya ozugbo.+ Luk 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ndị ahụ dara n’elu oké nkume bụ ndị na-eji ọṅụ anabata okwu ahụ mgbe ha nụrụ ya, ma ha enweghị mgbọrọgwụ ọ bụla; ha na-ekwere ruo nwa oge, ma ha na-adapụ n’oge ule.+
13 Ndị ahụ dara n’elu oké nkume bụ ndị na-eji ọṅụ anabata okwu ahụ mgbe ha nụrụ ya, ma ha enweghị mgbọrọgwụ ọ bụla; ha na-ekwere ruo nwa oge, ma ha na-adapụ n’oge ule.+