Matiu 13:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ma o nweghị mgbọrọgwụ n’ime onwe ya, kama ọ na-anọru nwa oge, mgbe ahụhụ ma ọ bụ mkpagbu bilitere n’ihi okwu ahụ, ya asụọ ngọngọ ozugbo.+
21 Ma o nweghị mgbọrọgwụ n’ime onwe ya, kama ọ na-anọru nwa oge, mgbe ahụhụ ma ọ bụ mkpagbu bilitere n’ihi okwu ahụ, ya asụọ ngọngọ ozugbo.+