Aịzaya 26:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụzọ onye ezi omume ziri ezi.+ Ebe ọ bụ na i ziri ezi, ị ga-eme ka ụzọ onye ezi omume dị larịị.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Unu abụrụla ndị Juu na ndị Grik na ọgbakọ Chineke ihe ịsụ ngọngọ,+