Diuterọnọmi 4:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na m ga-anwụ n’ala a.+ Agaghị m agafe Jọdan, ma unu ga-agafe ya, unu ga-enwetakwa ezi ala a. Diuterọnọmi 9:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Nụrụ, Izrel, ị na-agafe Jọdan+ taa ka ị banye wee napụ mba ndị dị ukwuu ma dị ike karịa gị ala ha,+ bụ́ nnukwu obodo ndị e wusiri ike ruo n’eluigwe,+
22 N’ihi na m ga-anwụ n’ala a.+ Agaghị m agafe Jọdan, ma unu ga-agafe ya, unu ga-enwetakwa ezi ala a.
9 “Nụrụ, Izrel, ị na-agafe Jọdan+ taa ka ị banye wee napụ mba ndị dị ukwuu ma dị ike karịa gị ala ha,+ bụ́ nnukwu obodo ndị e wusiri ike ruo n’eluigwe,+