Diuterọnọmi 11:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ihi na unu na-agafe Jọdan ịbanye nweta ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu, unu ga-enwetakwa ya wee biri n’ime ya.+ Joshụa 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ụmụ Izrel wee si na Jọdan pụta n’abalị iri n’ọnwa mbụ ma maa ụlọikwuu na Gilgal+ n’ókè dị n’ebe ọwụwa anyanwụ nke ala Jeriko.
31 N’ihi na unu na-agafe Jọdan ịbanye nweta ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu, unu ga-enwetakwa ya wee biri n’ime ya.+
19 Ụmụ Izrel wee si na Jọdan pụta n’abalị iri n’ọnwa mbụ ma maa ụlọikwuu na Gilgal+ n’ókè dị n’ebe ọwụwa anyanwụ nke ala Jeriko.