9“Nụrụ, Izrel, ị na-agafe Jọdan+ taa ka ị banye wee napụ mba ndị dị ukwuu ma dị ike karịa gị ala ha,+ bụ́ nnukwu obodo ndị e wusiri ike ruo n’eluigwe,+
11 “Gagharịanụ n’ebe unu mara ụlọikwuu ma nye ụmụ Izrel iwu, sị, ‘Kwadeberenụ onwe unu ihe oriri, n’ihi na abalị atọ taa unu ga-agafe Jọdan a ịbanye nweta ala ahụ nke Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu ka ọ bụrụ nke unu.’”+