Diuterọnọmi 9:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Nụrụ, Izrel, ị na-agafe Jọdan+ taa ka ị banye wee napụ mba ndị dị ukwuu ma dị ike karịa gị ala ha,+ bụ́ nnukwu obodo ndị e wusiri ike ruo n’eluigwe,+ Diuterọnọmi 11:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ihi na unu na-agafe Jọdan ịbanye nweta ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu, unu ga-enwetakwa ya wee biri n’ime ya.+ Joshụa 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee ruo na mgbe ụbọchị atọ gasịrị,+ ndị isi+ gagharịrị n’ebe ha mara ụlọikwuu
9 “Nụrụ, Izrel, ị na-agafe Jọdan+ taa ka ị banye wee napụ mba ndị dị ukwuu ma dị ike karịa gị ala ha,+ bụ́ nnukwu obodo ndị e wusiri ike ruo n’eluigwe,+
31 N’ihi na unu na-agafe Jọdan ịbanye nweta ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu, unu ga-enwetakwa ya wee biri n’ime ya.+