Joshụa 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Gagharịanụ n’ebe unu mara ụlọikwuu ma nye ụmụ Izrel iwu, sị, ‘Kwadeberenụ onwe unu ihe oriri, n’ihi na abalị atọ taa unu ga-agafe Jọdan a ịbanye nweta ala ahụ nke Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu ka ọ bụrụ nke unu.’”+
11 “Gagharịanụ n’ebe unu mara ụlọikwuu ma nye ụmụ Izrel iwu, sị, ‘Kwadeberenụ onwe unu ihe oriri, n’ihi na abalị atọ taa unu ga-agafe Jọdan a ịbanye nweta ala ahụ nke Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu ka ọ bụrụ nke unu.’”+