Diuterọnọmi 33:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Izrel ga-ebikwa n’obi iru ala,+Isi iyi Jekọb ga-anọrọ onwe ya,+N’ala nke ọka* na mmanya ọhụrụ.+Ee, eluigwe ya ga-eme ka igirigi daa.+ 1 Ndị Eze 4:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Juda+ na Izrel wee na-ebi n’obi iru ala,+ onye ọ bụla n’okpuru osisi vaịn ya nakwa n’okpuru osisi fig ya,+ malite na Dan ruo Bia-shiba,+ n’ụbọchị niile nke Sọlọmọn. Abụ Ọma 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M ga-edina ala hie ụra n’udo,+N’ihi na ọ bụ naanị gị, Jehova, na-eme ka m nọrọ n’obi iru ala.+ Ilu 1:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ma onye na-ege m ntị ga-ebi n’obi iru ala,+ ụjọ ọdachi agaghịkwa enye ya nsogbu.”+
28 Izrel ga-ebikwa n’obi iru ala,+Isi iyi Jekọb ga-anọrọ onwe ya,+N’ala nke ọka* na mmanya ọhụrụ.+Ee, eluigwe ya ga-eme ka igirigi daa.+
25 Juda+ na Izrel wee na-ebi n’obi iru ala,+ onye ọ bụla n’okpuru osisi vaịn ya nakwa n’okpuru osisi fig ya,+ malite na Dan ruo Bia-shiba,+ n’ụbọchị niile nke Sọlọmọn.