Jeremaya 23:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’oge ọchịchị ya, a ga-azọpụta Juda,+ Izrel ga-ebikwa n’obi iru ala.+ Aha a ga na-akpọ ya bụ, Jehova Bụ Ezi Omume Anyị.”+ Jeremaya 33:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’oge ahụ, a ga-azọpụta Juda,+ Jeruselem ga-ebikwa n’obi iru ala.+ Ihe a ga na-akpọ ya bụ, Jehova Bụ Ezi Omume Anyị.’”+
6 N’oge ọchịchị ya, a ga-azọpụta Juda,+ Izrel ga-ebikwa n’obi iru ala.+ Aha a ga na-akpọ ya bụ, Jehova Bụ Ezi Omume Anyị.”+
16 N’oge ahụ, a ga-azọpụta Juda,+ Jeruselem ga-ebikwa n’obi iru ala.+ Ihe a ga na-akpọ ya bụ, Jehova Bụ Ezi Omume Anyị.’”+