Aịzaya 45:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma a ga-enye Izrel nzọpụta ga-adịru mgbe ebighị ebi+ n’ihi na ya na Jehova dị n’otu.+ Ihere agaghị eme unu,+ a gaghịkwa emechu unu ihu+ ruo mgbe niile ebighị ebi.
17 Ma a ga-enye Izrel nzọpụta ga-adịru mgbe ebighị ebi+ n’ihi na ya na Jehova dị n’otu.+ Ihere agaghị eme unu,+ a gaghịkwa emechu unu ihu+ ruo mgbe niile ebighị ebi.