Jeremaya 23:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’oge ọchịchị ya, a ga-azọpụta Juda,+ Izrel ga-ebikwa n’obi iru ala.+ Aha a ga na-akpọ ya bụ, Jehova Bụ Ezi Omume Anyị.”+
6 N’oge ọchịchị ya, a ga-azọpụta Juda,+ Izrel ga-ebikwa n’obi iru ala.+ Aha a ga na-akpọ ya bụ, Jehova Bụ Ezi Omume Anyị.”+