11 Mụ onwe m na-adụ ọdụ, sị: Ka a hụ na a kpọkọtaara gị Izrel dum, malite na Dan ruo Bia-shiba,+ ha ga-adịkwa ọtụtụ dị ka ájá dị n’akụkụ oké osimiri,+ gị onwe gị ga-esokwa gaa agha ahụ.+
15 Jehova wee mee ka e nwee ọrịa na-efe efe+ n’Izrel malite n’ụtụtụ ruo n’oge a kara aka, nke mere ka puku mmadụ iri asaa n’ime ndị Izrel nwụọ+ malite na Dan ruo Bia-shiba.+