Jenesis 32:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Gị onwe gị asịwokwa, ‘N’ezie, m ga-emeso gị ihe n’ụzọ dị mma, m ga-emekwa ka mkpụrụ gị baa ụba dị ka ájá dị n’oké osimiri, bụ́ nke a na-apụghị ịgụta ọnụ.’”+ 1 Ndị Eze 4:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Juda na Izrel dị ọtụtụ, baa ụba dị ka ájá dị n’akụkụ oké osimiri,+ ha na-eri ihe, na-aṅụkwa ihe ọṅụṅụ ma na-aṅụrị ọṅụ.+
12 Gị onwe gị asịwokwa, ‘N’ezie, m ga-emeso gị ihe n’ụzọ dị mma, m ga-emekwa ka mkpụrụ gị baa ụba dị ka ájá dị n’oké osimiri, bụ́ nke a na-apụghị ịgụta ọnụ.’”+
20 Juda na Izrel dị ọtụtụ, baa ụba dị ka ájá dị n’akụkụ oké osimiri,+ ha na-eri ihe, na-aṅụkwa ihe ọṅụṅụ ma na-aṅụrị ọṅụ.+