1 Samuel 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Izrel dum malite na Dan ruo na Bia-shiba+ wee mara na Samuel bụ onye e nyere ikike ịbụ onye amụma Jehova.+ 2 Samuel 24:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Eze wee gwa Joab+ onyeisi ndị agha bụ́ onye ya na ya nọ, sị: “Biko, gagharịa n’ebo niile nke Izrel, malite na Dan ruo Bia-shiba,+ debanụ aha ndị mmadụ n’akwụkwọ,+ m ga-amakwa ole ndị Izrel dị.”+
20 Izrel dum malite na Dan ruo na Bia-shiba+ wee mara na Samuel bụ onye e nyere ikike ịbụ onye amụma Jehova.+
2 Eze wee gwa Joab+ onyeisi ndị agha bụ́ onye ya na ya nọ, sị: “Biko, gagharịa n’ebo niile nke Izrel, malite na Dan ruo Bia-shiba,+ debanụ aha ndị mmadụ n’akwụkwọ,+ m ga-amakwa ole ndị Izrel dị.”+