Ndị Ikpe 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi ya, ụmụ Izrel niile pụtara+ wee zukọta dị ka otu onye+ na Mizpa+ n’ihu Jehova malite na Dan+ ruo Bia-shiba,+ ha na ala Gilied.+ 2 Samuel 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 iji wepụ alaeze n’ụlọ Sọl, meekwa ka ocheeze Devid guzosie ike ịchị Izrel na Juda malite na Dan ruo Bia-shiba.”+
20 N’ihi ya, ụmụ Izrel niile pụtara+ wee zukọta dị ka otu onye+ na Mizpa+ n’ihu Jehova malite na Dan+ ruo Bia-shiba,+ ha na ala Gilied.+
10 iji wepụ alaeze n’ụlọ Sọl, meekwa ka ocheeze Devid guzosie ike ịchị Izrel na Juda malite na Dan ruo Bia-shiba.”+